Diuterọnọmi 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ezigbo ntụziaka na ihe ndị e kpebiri ka ndị bi na ya na-eme bụ́ ndị yiri Iwu a niile m na-enye unu taa?+ Abụ Ọma 147:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ na-eme ka Jekọb mara okwu ya,Ọ na-agwa Izrel ntụziaka ya na ihe ndị o kpebiri.+ 20 E nweghị mba ọ bụla ọzọ o meere otú a.+ E nweghị ihe ha ma gbasara ihe ndị o kpebiri. Toonụ Jaa!*+ Ọrụ Ndịozi 7:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Mosis a na ndị Izrel ibe ya nọrọ n’ala ịkpa. Ọ na-abụ mmụọ ozi+ gwa ya okwu+ n’Ugwu Saịnaị, yanwa agwa ndị nna nna anyị. Ọ nụkwara okwu Chineke, nke na-enye ndụ, ma gwa anyị ya.+
8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ezigbo ntụziaka na ihe ndị e kpebiri ka ndị bi na ya na-eme bụ́ ndị yiri Iwu a niile m na-enye unu taa?+
19 Ọ na-eme ka Jekọb mara okwu ya,Ọ na-agwa Izrel ntụziaka ya na ihe ndị o kpebiri.+ 20 E nweghị mba ọ bụla ọzọ o meere otú a.+ E nweghị ihe ha ma gbasara ihe ndị o kpebiri. Toonụ Jaa!*+
38 Mosis a na ndị Izrel ibe ya nọrọ n’ala ịkpa. Ọ na-abụ mmụọ ozi+ gwa ya okwu+ n’Ugwu Saịnaị, yanwa agwa ndị nna nna anyị. Ọ nụkwara okwu Chineke, nke na-enye ndụ, ma gwa anyị ya.+