-
Ndị Hibru 2:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 N’ihi na ọ bụrụ na okwu e si n’ọnụ ndị mmụọ ozi+ kwuo mezuru, ọ bụrụkwa na a tara onye ọ bụla dara iwu na onye ọ bụla nupụrụ isi ahụhụ kwesịrị ya,+ 3 olee otú a ga-esi ghara ịta anyị ahụhụ ma ọ bụrụ na anyị leghaara nnukwu ihe Chineke mere ka e wee zọpụta anyị anya?+ Ọ bụ Onyenwe anyị malitere ikwu banyere nnukwu ihe a.+ Ndị nụrụ ihe o kwuru gbakwara akaebe na ọ bụ eziokwu.
-