-
Ndị Hibru 10:28, 29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Onye ọ bụla dara Iwu Mosis, a na-egbu ya n’emetereghị ya ebere* ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe na o mere otú ahụ.+ 29 Ọ̀ bụ na unu echeghị na ahụhụ a ga-ata onye zọrọ Ọkpara Chineke ụkwụ ga-aka njọ, bụ́ onye na-ejighị ọbara ọgbụgba ndụ+ e ji doo ya nsọ kpọrọ ihe, onye ledakwara mmụọ nke amara Chineke anya ma mejọọ ya?+
-