Abụ Ọma 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ na-abụ ndị mmadụ ọnụ mgbe niile, na-agha ụgha, na-eyikwa ndị mmadụ egwu.+ Ọ na-eji ire ya akpata nsogbu, jirikwa ya na-ekwu okwu ọjọọ.+ Jems 3:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire. Ire dị njọ. Mmadụ anaghị ejideli ya. Ihe juru na ya bụkwa nsí na-egbu mmadụ.+ 9 Anyị na-eji ya eto Jehova* Nna anyị. Anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ, ndị e kere ha “adịrị ka Chineke.”+
7 Ọ na-abụ ndị mmadụ ọnụ mgbe niile, na-agha ụgha, na-eyikwa ndị mmadụ egwu.+ Ọ na-eji ire ya akpata nsogbu, jirikwa ya na-ekwu okwu ọjọọ.+
8 Ma ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire. Ire dị njọ. Mmadụ anaghị ejideli ya. Ihe juru na ya bụkwa nsí na-egbu mmadụ.+ 9 Anyị na-eji ya eto Jehova* Nna anyị. Anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ, ndị e kere ha “adịrị ka Chineke.”+