Matiu 5:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko,* na-edowe ya n’ọnọdụ nwere ike ime ka ọ kwaa iko. Onye ọ bụla nke lụkwara nwaanyị a gbara alụkwaghịm* na-akwa iko.+ Matiu 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nke mere na ha abụkwaghị anụ ahụ́ abụọ, kama ha bụ otu anụ ahụ́. N’ihi ya, ihe Chineke kekọtara, mmadụ ọ bụla atọsala ya.”+
32 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko,* na-edowe ya n’ọnọdụ nwere ike ime ka ọ kwaa iko. Onye ọ bụla nke lụkwara nwaanyị a gbara alụkwaghịm* na-akwa iko.+
6 Nke mere na ha abụkwaghị anụ ahụ́ abụọ, kama ha bụ otu anụ ahụ́. N’ihi ya, ihe Chineke kekọtara, mmadụ ọ bụla atọsala ya.”+