Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Galeshia 2:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ihe mere m ji gaa bụ maka na e kpugheere m ka m gaa. M kọkwaara ụmụnna a na-akwanyere ùgwù banyere ozi ọma m na-ekwusa ná mba dị iche iche. Ma, ọ bụ naanị ụmụnna ahụ a na-akwanyere ùgwù ka m kọọrọ ya maka na m chọrọ ijide n’aka na ọsọ m na-agba ma ọ bụ nke m gbarala agba abụghị n’efu.

  • Ndị Filipaị 2:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 unu na-ejisikwa okwu na-enye ndụ aka ike.+ N’ihi ya, m ga-enwe ihe mere m ga-eji ṅụrịa ọṅụ n’ụbọchị Kraịst, ebe m ma na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.

  • Ndị Hibru 12:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’ihi ya, ebe ọ bụ na anyị nwere oké ìgwè ndị àmà a gbara anyị gburugburu, ka anyị tụfuo ibu arọ ọ bụla na mmehie ahụ nke na-ekegidekarị anyị.+ Ka anyị jirikwa ntachi obi na-agba ọsọ anyị na-agba,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya