10 ka unu niile na ndị Izrel niile mara na a gwọrọ nwoke a n’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret.+ Ọ bụkwa Jizọs, onye unu kpọgidere n’osisi,+ Chineke akpọlite ya n’ọnwụ,+ mere ahụ́ ji dị nwoke a guzo n’ihu unu mma.
30 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ.+31 O gosikwara ndị ya na ha so si Galili gaa Jeruselem onwe ya ruo ọtụtụ ụbọchị. Ọ bụ ndị ahụ na-agbara ndị Juu àmà banyere ya ugbu a.+