1 Ndị Kọrịnt 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, onye mmụọ nsọ na-edu na-enyocha ihe niile,+ ma o nweghị mmadụ ọ bụla na-enyocha yanwa. Ndị Kọlọsi 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ ya mere na malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya, anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu,+ na-arịọ ka unu mara uche Chineke nke ọma,+ nweekwa amamihe, nakwa ka mmụọ nsọ na-eme ka unu na-aghọta ihe.+
9 Ọ bụ ya mere na malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya, anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu,+ na-arịọ ka unu mara uche Chineke nke ọma,+ nweekwa amamihe, nakwa ka mmụọ nsọ na-eme ka unu na-aghọta ihe.+