Ndị Kọlọsi 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka okwu unu na-atọ ụtọ mgbe niile ka ihe e tinyere nnu.+ Ọ ga-eme ka unu mara otú unu ga-esi azaghachi onye ọ bụla.+
6 Ka okwu unu na-atọ ụtọ mgbe niile ka ihe e tinyere nnu.+ Ọ ga-eme ka unu mara otú unu ga-esi azaghachi onye ọ bụla.+