-
Ndị Kọlọsi 2:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 E likọrọ unu na ya n’ihi na unu mere ụdị baptizim o mere.+ A kpọlitekwara unu na ya n’ọnwụ+ n’ihi na unu na ya dị ná mma, unu nwekwara okwukwe n’ihe niile e ji ike Chineke rụọ. Ọ bụ Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ.+
13 Ọ bụkwa eziokwu na unu nwụrụ anwụ n’ihi mmehie unu na-eme, nakwa n’ihi úgwù a na-ebighị unu n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na Kraịst dịrị ndụ.+ Ọ gbaghaara anyị mmehie anyị niile,+
-