Ndị Hibru 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na Kraịst abanyeghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ nke bụ́ ihe atụ nke ezigbo ebe nsọ,+ kama ọ banyere n’eluigwe,+ nke mere o ji pụta ugbu a n’ihu Chineke maka anyị.+
24 N’ihi na Kraịst abanyeghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ nke bụ́ ihe atụ nke ezigbo ebe nsọ,+ kama ọ banyere n’eluigwe,+ nke mere o ji pụta ugbu a n’ihu Chineke maka anyị.+