1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ onyeisi nwoke ọ bụla.+ Nwoke bụ onyeisi nwaanyị,+ Chineke bụkwa onyeisi Kraịst.+ Ndị Kọlọsi 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụkwa onyeisi nke ahụ́ ya, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ ya ka e ji malite ihe niile. Ọ bụ onye mbụ e si n’ọnwụ kpọlite.+ N’ihi ya, ọ bụ onye mbụ n’ihe niile.
3 Ma, achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ onyeisi nwoke ọ bụla.+ Nwoke bụ onyeisi nwaanyị,+ Chineke bụkwa onyeisi Kraịst.+
18 Ọ bụkwa onyeisi nke ahụ́ ya, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ ya ka e ji malite ihe niile. Ọ bụ onye mbụ e si n’ọnwụ kpọlite.+ N’ihi ya, ọ bụ onye mbụ n’ihe niile.