8 Chineke meere mụnwa, bụ́ onye kacha ndị nsọ niile nta,+ amara,+ ka m zisaara ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ihe ọma ndị na-enweghị atụ si n’aka Kraịst 9 ma mee ka ụmụ mmadụ hụ otú Chineke, onye kere ihe niile, si mezuo ihe nzuzo ya dị nsọ,+ nke o zoro kemgbe ogologo oge gara aga.