-
Ndị Efesọs 2:14, 15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 N’ihi na Kraịst emeela ka anyị dịrị n’udo,+ meekwa ka ìgwè abụọ ahụ bụrụ otu,+ kwatuokwa mgbidi kewara ha.+ 15 O mechara mee ka ha bụrụ otu ìgwe,+ ha adịrịkwa n’udo. N’eziokwu, ìgwè abụọ ahụ bụcha ndị na-eso ụzọ ya. N’ihi ahụ́ ya o ji chụọ àjà, o mere ka a kwụsị ịna-edebe Iwu Mosis. Ọ bụ Iwu a mere ka ìgwè abụọ ahụ dịrị n’iro.
-