1 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Gbaaranụ ịkwa iko* ọsọ.+ Mmadụ mee mmehie ọ bụla ọzọ, onye ahụ emehieghị ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie ahụ́ ya.+ Ndị Efesọs 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na unu ma, ya edookwa unu anya, na o nweghị onye na-akwa iko*+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu,+ nke pụtara onye na-ekpere arụsị, ga-eketa Alaeze Kraịst na nke Chineke.+
18 Gbaaranụ ịkwa iko* ọsọ.+ Mmadụ mee mmehie ọ bụla ọzọ, onye ahụ emehieghị ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie ahụ́ ya.+
5 N’ihi na unu ma, ya edookwa unu anya, na o nweghị onye na-akwa iko*+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu,+ nke pụtara onye na-ekpere arụsị, ga-eketa Alaeze Kraịst na nke Chineke.+