13 Anyị na-ekwukwa gbasara ihe ndị a. Ma, ọ bụghị ihe mmadụ ji amamihe ya kụzie ka anyị na-ekwu,+ kama ọ bụ ihe mmụọ nsọ kụziiri anyị.+ Anyị jikwa ihe mmụọ nsọ mere ka anyị ghọta na-akọwa ihe ndị gbasara Chineke.
8 Na-echenụ nche ka a ghara inwe onye ga-eji amamihe ụwa na ihe ndị na-abụghị eziokwu mata unu n’ọnyà.*+ Ihe ndị a esighị na Kraịst, kama ha si n’ọdịnala ndị mmadụ nakwa n’otú ụwa si ele ihe anya.*