Ndị Hibru 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Unu echefula ịna-ele ndị ọzọ ọbịa*+ n’ihi na ọ bụ ile ọbịa mere ka ụfọdụ ndị lee ndị mmụọ ozi ọbịa n’amaghị na ha bụ ndị mmụọ ozi.+ 1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+
2 Unu echefula ịna-ele ndị ọzọ ọbịa*+ n’ihi na ọ bụ ile ọbịa mere ka ụfọdụ ndị lee ndị mmụọ ozi ọbịa n’amaghị na ha bụ ndị mmụọ ozi.+