Jọn 13:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe Judas natachara ya ibé achịcha ahụ, Setan banyere n’ime ya.+ Jizọs wee sị ya: “Ihe ị na-eme, mee ya ọsọ ọsọ.” Ọrụ Ndịozi 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma Pita sịrị ya: “Ananayas, gịnị mere i ji kwe ka Setan mee ka obi kaa gị ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ wee zoo ego ụfọdụ unu retere n’ala unu? 1 Timoti 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Haịmeniọs+ na Alegzanda so ná ndị a. Enyefeekwala m ha n’aka Setan+ ka ha jiri maka aka ná ntị a dọrọ ha kwụsị ịna-ekwulu Chineke.
27 Mgbe Judas natachara ya ibé achịcha ahụ, Setan banyere n’ime ya.+ Jizọs wee sị ya: “Ihe ị na-eme, mee ya ọsọ ọsọ.”
3 Ma Pita sịrị ya: “Ananayas, gịnị mere i ji kwe ka Setan mee ka obi kaa gị ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ wee zoo ego ụfọdụ unu retere n’ala unu?
20 Haịmeniọs+ na Alegzanda so ná ndị a. Enyefeekwala m ha n’aka Setan+ ka ha jiri maka aka ná ntị a dọrọ ha kwụsị ịna-ekwulu Chineke.