Abụ Ọma 110:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova aṅụọla iyi, ọ gaghịkwa agbanwe obi ya.* Ọ sịrị: “Ị bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek,+Ị ga-abụkwa onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi.”+
4 Jehova aṅụọla iyi, ọ gaghịkwa agbanwe obi ya.* Ọ sịrị: “Ị bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek,+Ị ga-abụkwa onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi.”+