21 (n’ihi na e nwere ndị nchụàjà Chineke na-aṅụghị iyi tupu e mee ha ndị nchụàjà, ma tupu onye a abụrụ onye nchụàjà, Chineke ṅụrụ iyi banyere ya, sị: “Jehova* aṅụọla iyi, ọ gaghịkwa agbanwe obi ya,* ‘Ị bụ onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi’”),+
28 N’ihi na ndị Iwu ahụ* na-ahọpụta ka ha bụrụ nnukwu ndị nchụàjà bụ ndị na-eme mmehie,+ ma iyi a ṅụrụ+ mgbe e nwechara Iwu ahụ* họpụtara otu Ọkpara, onye e mere ka o zuo okè+ ruo mgbe ebighị ebi.