Ndị Hibru 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye ahụ ihe niile dị n’ihi ya, onye ihe niile sikwa n’aka ya dịrị, nọ na-eme ka ọtụtụ ụmụ ya dị ebube.+ N’ihi ya, o kwesịrị ekwesị na o mere ka Nnukwu Onye Ndú e si n’aka ya zọpụta ha+ taa ahụhụ, ka ahụhụ ọ tara wee mee ka o zuo okè.+ Ndị Hibru 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe e mechara ka o zuo okè,+ ọ ghọrọ onye a ga-esi n’aka ya zọpụta ndị niile na-erubere ya isi. Ọ ga-azọpụta ha ruo mgbe ebighị ebi,+
10 Onye ahụ ihe niile dị n’ihi ya, onye ihe niile sikwa n’aka ya dịrị, nọ na-eme ka ọtụtụ ụmụ ya dị ebube.+ N’ihi ya, o kwesịrị ekwesị na o mere ka Nnukwu Onye Ndú e si n’aka ya zọpụta ha+ taa ahụhụ, ka ahụhụ ọ tara wee mee ka o zuo okè.+
9 Mgbe e mechara ka o zuo okè,+ ọ ghọrọ onye a ga-esi n’aka ya zọpụta ndị niile na-erubere ya isi. Ọ ga-azọpụta ha ruo mgbe ebighị ebi,+