Luk 24:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ̀ bụ na ihe ndị a ekwesịghị ime Kraịst,+ ka e nwee ike ime ka ọ dị ebube?”+ Ndị Hibru 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’agbanyeghị na ọ bụ ọkpara, o si n’ahụhụ ọ tara mụta irube isi.+