Ndị Hibru 7:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi na ndị Iwu ahụ* na-ahọpụta ka ha bụrụ nnukwu ndị nchụàjà bụ ndị na-eme mmehie,+ ma iyi a ṅụrụ+ mgbe e nwechara Iwu ahụ* họpụtara otu Ọkpara, onye e mere ka o zuo okè+ ruo mgbe ebighị ebi.
28 N’ihi na ndị Iwu ahụ* na-ahọpụta ka ha bụrụ nnukwu ndị nchụàjà bụ ndị na-eme mmehie,+ ma iyi a ṅụrụ+ mgbe e nwechara Iwu ahụ* họpụtara otu Ọkpara, onye e mere ka o zuo okè+ ruo mgbe ebighị ebi.