19 N’ihi na Iwu ahụ* emeghị ka ihe ọ bụla zuo okè,+ ma olileanya ka mma+ anyị nwere ugbu a mere ka ihe zuo okè. Anyị sikwa na ya na-abịaru Chineke nso.+
9 Ụlọikwuu a bụ ihe atụ maka oge a.+ A ka na-enyekwa onyinye ma na-achụ àjà otú e kwuru ka a na-eme.+ Ma, ihe ndị a anaghị emeli ka akọnuche onye na-eje ozi dị nsọ zuo okè.+