Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 17:22-24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Jehova nụkwara arịrịọ Ịlaịja,+ nwatakịrị ahụ adịrịghachi ndụ.+ 23 Ịlaịja akpọrọzie nwa ahụ, si n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu kpọdata ya, banye n’ọnụ ụlọ ha ma kpọnye ya nne ya, sị: “Lekwa nwa gị. Ọ dịla ndụ.”+ 24 Nwaanyị ahụ asị Ịlaịja: “Ugbu a ka m matara na ị bụ onye nke Chineke n’eziokwu+ nakwa na ihe Jehova gwara gị kwuo bụ eziokwu.”

  • 2 Ndị Eze 4:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Mgbe Ịlaịsha batara n’ụlọ ahụ, ọ hụrụ ozu nwa ahụ n’elu àkwà* ya.+

  • 2 Ndị Eze 4:34
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 Ọ gara dinara n’elu nwata ahụ, ọnụ ya adịrị n’ọnụ nwata ahụ, anya ya adịrị n’anya ya, ọbụ aka ya adịrịkwa n’ọbụ aka ya, ya agbatịa onwe ya n’elu ya, ahụ́ nwata ahụ ebido kpowe ọkụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya