20 N’ihi na e mere ka ihe e kere eke* bụrụ ihe efu,+ ọ bụghị maka na ọ bụ uche ya, kama ọ bụ maka na ọ bụ uche onye mere ka ọ bụrụ ihe efu, ebe ọ bụ na e nwere olileanya 21 na a ga-emekwa ka ihe e kere eke* nwere onwe ya+ n’ohu ọ na-agbara ire ure. Ọ ga-enwere onwe ya n’ụzọ dị ebube ka ụmụ Chineke.