Ndị Rom 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ Chineke, anyị ga-eketa ihe Chineke ga-ekenye anyị. Ọ ga-ekenye anyị ihe ahụ+ Kraịst ga-eketa ma ọ bụrụhaala na anyị na Kraịst atakọọ ahụhụ,+ ka e wee mee ka anyị na ya dịkọọ ebube.+ 2 Ndị Kọrịnt 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ebe ọ bụla anyị gara, a na-enwe ihe nwere ike igbu anyị otú ahụ o mere Jizọs. Ihe a na-egosi na anyị na-ata ahụhụ otú Jizọs tara.+ 2 Timoti 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, na-efekwa Chineke otú ọ chọrọ.+
17 Ma ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ Chineke, anyị ga-eketa ihe Chineke ga-ekenye anyị. Ọ ga-ekenye anyị ihe ahụ+ Kraịst ga-eketa ma ọ bụrụhaala na anyị na Kraịst atakọọ ahụhụ,+ ka e wee mee ka anyị na ya dịkọọ ebube.+
10 Ebe ọ bụla anyị gara, a na-enwe ihe nwere ike igbu anyị otú ahụ o mere Jizọs. Ihe a na-egosi na anyị na-ata ahụhụ otú Jizọs tara.+
12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, na-efekwa Chineke otú ọ chọrọ.+