Jenesis 18:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, Sera malitere ịchị ọchị n’obi ya, sị: “M̀ ga-enwe ụdị obi ụtọ a ebe ọ bụ na mụ akaala nká, onyenwe m emeekwala agadi?”+ Ndị Efesọs 5:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma, ka onye ọ bụla n’ime unu hụ nwunye ya n’anya+ otú ọ hụrụ onwe ya. Nwunye kwesịkwara ịna-akwanyere di ya ezigbo ùgwù.+
12 N’ihi ya, Sera malitere ịchị ọchị n’obi ya, sị: “M̀ ga-enwe ụdị obi ụtọ a ebe ọ bụ na mụ akaala nká, onyenwe m emeekwala agadi?”+
33 Ma, ka onye ọ bụla n’ime unu hụ nwunye ya n’anya+ otú ọ hụrụ onwe ya. Nwunye kwesịkwara ịna-akwanyere di ya ezigbo ùgwù.+