Ndị Hibru 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụkwa okwukwe mere ka Sera nwee ike ịdị ime* mgbe ọ gaferela oge ịmụ nwa,+ n’ihi na o kwetara na e kwesịrị ịtụkwasị Onye kwere nkwa ahụ obi. 1 Pita 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Otú ahụ ka Sera si na-erubere Ebreham isi, na-akpọkwa ya “onyenwe m.”+ Unu bụ ụmụ Sera ma ọ bụrụhaala na unu ana-eme ihe dị mma, gharakwa ịtụ egwu.+
11 Ọ bụkwa okwukwe mere ka Sera nwee ike ịdị ime* mgbe ọ gaferela oge ịmụ nwa,+ n’ihi na o kwetara na e kwesịrị ịtụkwasị Onye kwere nkwa ahụ obi.
6 Otú ahụ ka Sera si na-erubere Ebreham isi, na-akpọkwa ya “onyenwe m.”+ Unu bụ ụmụ Sera ma ọ bụrụhaala na unu ana-eme ihe dị mma, gharakwa ịtụ egwu.+