Ilu 3:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ị gaghị atụ ọdachi ọ bụla na-abịa na mberede ụjọ,+Ị gaghịkwa atụ ụjọ mbibi a ga-ebibi* ndị ajọ omume.+ Ndị Filipaị 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 gharakwa ikwe ka ndị na-emegide unu na-emenye unu ụjọ. Ihe a na-egosi na a ga-ebibi+ ha, ma ọ na-egosi na a ga-azọpụta unu.+ Ihe a si n’aka Chineke.
25 Ị gaghị atụ ọdachi ọ bụla na-abịa na mberede ụjọ,+Ị gaghịkwa atụ ụjọ mbibi a ga-ebibi* ndị ajọ omume.+
28 gharakwa ikwe ka ndị na-emegide unu na-emenye unu ụjọ. Ihe a na-egosi na a ga-ebibi+ ha, ma ọ na-egosi na a ga-azọpụta unu.+ Ihe a si n’aka Chineke.