-
Ọrụ Ndịozi 28:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ebe ọ bụ na ha enweghị otu olu, ha malitere ịpụ, ma Pọl kwuru otu okwu a, sị:
“Mmụọ nsọ si n’ọnụ Aịzaya onye amụma gwa nna nna unu hà okwu a dabara adaba,
-