Jeremaya 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E nwere ndị na-asị m: “Gịnị mere na okwu Jehova emezubeghị?+ Biko, ya mezuo.” Matiu 24:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 “Ma ọ bụrụ na ajọ ohu ekwuo n’obi ya, sị, ‘Nna m ukwu na-egbu oge,’+ Luk 12:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ma, ọ bụrụ na ohu ahụ ekwuo n’obi ya, sị: ‘Nna m ukwu na-egbu oge ịbịa,’ wee malite iti ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eje ozi ihe, na-eri, na-aṅụ, mmanya ana-egbukwa ya,+
45 Ma, ọ bụrụ na ohu ahụ ekwuo n’obi ya, sị: ‘Nna m ukwu na-egbu oge ịbịa,’ wee malite iti ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eje ozi ihe, na-eri, na-aṅụ, mmanya ana-egbukwa ya,+