Matiu 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ndị na-eme ebere na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na a ga-emere ha ebere. Matiu 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, gaanụ mata ihe ihe a pụtara: ‘Achọrọ m ebere, ọ bụghị àjà.’+ N’ihi na ọ bụghị ndị ezi omume ka m bịara ịkpọ, kama ọ bụ ndị mmehie.” Jems 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-anaghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ma, e kpewe onye na-eme ebere ikpe, a ga-emere ya ebere.*
13 N’ihi ya, gaanụ mata ihe ihe a pụtara: ‘Achọrọ m ebere, ọ bụghị àjà.’+ N’ihi na ọ bụghị ndị ezi omume ka m bịara ịkpọ, kama ọ bụ ndị mmehie.”
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-anaghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ma, e kpewe onye na-eme ebere ikpe, a ga-emere ya ebere.*