4 Ọ họọrọ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala ụwa, ka anyị nwee ike hụ ya n’anya, dị nsọ, gharakwa iji ihe ọ bụla merụọ onwe anyị+ n’anya ya.
22 Ma ugbu a, o ji maka ọnwụ onye ahụ ji anụ ahụ́ ya chụọ àjà mee ka unu na ya dị ná mma, ka unu wee dịrị nsọ n’anya ya, bụrụkwa ndị na-enweghị ntụpọ na ndị a na-anaghị ebo ebubo n’ihu ya.+