2 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ kaakwala anyị akara ya.+ Akara ahụ bụ mmụọ nsọ+ dị n’ime anyị,* nke na-eme ka obi sie anyị ike na anyị ga-enweta ngọzi ndị ga-abịa. Ndị Efesọs 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma unu kwekwaara na Kraịst mgbe unu nụrụ eziokwu ahụ, ya bụ, ozi ọma gbasara otú Chineke ga-esi zọpụta unu. Mgbe unu kweere na ya, Chineke si n’aka ya jiri mmụọ nsọ o kwere ná nkwa kaa unu akara.+ Ndị Efesọs 4:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Unu adịkwala na-eme ihe ga-ewute mmụọ nsọ Chineke.+ Ọ bụ ya ka e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta gbapụta unu.+
22 Ọ kaakwala anyị akara ya.+ Akara ahụ bụ mmụọ nsọ+ dị n’ime anyị,* nke na-eme ka obi sie anyị ike na anyị ga-enweta ngọzi ndị ga-abịa.
13 Ma unu kwekwaara na Kraịst mgbe unu nụrụ eziokwu ahụ, ya bụ, ozi ọma gbasara otú Chineke ga-esi zọpụta unu. Mgbe unu kweere na ya, Chineke si n’aka ya jiri mmụọ nsọ o kwere ná nkwa kaa unu akara.+
30 Unu adịkwala na-eme ihe ga-ewute mmụọ nsọ Chineke.+ Ọ bụ ya ka e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta gbapụta unu.+