Mkpughe 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A chụdataziri nnukwu dragọn+ ahụ n’ụwa.+ Ọ bụ ya bụ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie ụwa niile.+ A chụdatara ya na ndị mmụọ ozi ya. Mkpughe 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O jidekwara dragọn ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ kee ya agbụ otu puku (1,000) afọ.
9 A chụdataziri nnukwu dragọn+ ahụ n’ụwa.+ Ọ bụ ya bụ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie ụwa niile.+ A chụdatara ya na ndị mmụọ ozi ya.
2 O jidekwara dragọn ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ kee ya agbụ otu puku (1,000) afọ.