Mkpughe 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọkụ e ji na-emekpa ha ahụ́* ga na-akwụ anwụrụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Ndị ahụ na-efe anụ ọhịa ahụ na ihe ahụ yiri ya a kpụrụ akpụ, na onye ọ bụla a kara akara nke aha anụ ọhịa ahụ,+ agaghịkwa ezu ike ma n’ehihie ma n’abalị.
11 Ọkụ e ji na-emekpa ha ahụ́* ga na-akwụ anwụrụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Ndị ahụ na-efe anụ ọhịa ahụ na ihe ahụ yiri ya a kpụrụ akpụ, na onye ọ bụla a kara akara nke aha anụ ọhịa ahụ,+ agaghịkwa ezu ike ma n’ehihie ma n’abalị.