2 Ndị Tesalonaịka 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye mmebi iwu ahụ, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji ume* si ya n’ọnụ+ bibie ma laa ya n’iyi n’oge a ga-eme ka ọnụnọ Onyenwe anyị pụta ìhè.+ Mkpughe 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi. Mkpughe 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ chị kpakpando asaa n’aka nri.+ Otu ogologo mma agha dị nkọ, nke nwere ihu abụọ,+ si n’ọnụ ya pụta. Ihu ya dịkwa ka anwụ na-achasi ike.+
8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye mmebi iwu ahụ, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji ume* si ya n’ọnụ+ bibie ma laa ya n’iyi n’oge a ga-eme ka ọnụnọ Onyenwe anyị pụta ìhè.+
13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi.
16 Ọ chị kpakpando asaa n’aka nri.+ Otu ogologo mma agha dị nkọ, nke nwere ihu abụọ,+ si n’ọnụ ya pụta. Ihu ya dịkwa ka anwụ na-achasi ike.+