Abụ Ọma 62:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova, ị na-egosi na ị hụrụ ndị mmadụ n’anya,*+N’ihi na ị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+ Aịzaya 40:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-abịa gosi ike ya. Aka ya ka ọ ga-eji na-achị.+ Ọ dị njikere ịkwụ ndị ya ụgwọ ọrụ. Ihe ọ ga-akwụ ha dịkwa n’ihu ya.+ Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+
10 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-abịa gosi ike ya. Aka ya ka ọ ga-eji na-achị.+ Ọ dị njikere ịkwụ ndị ya ụgwọ ọrụ. Ihe ọ ga-akwụ ha dịkwa n’ihu ya.+