Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Jiri obi gị niile hụ Jehova n’anya (1-9)

        • “Nụrụ, Izrel” (4)

        • Ndị mụrụ ụmụ kwesịrị ịkụziri ụmụ ha ihe (6, 7)

      • Echefula Jehova (10-15)

      • Anwala Jehova ọnwụnwa (16-19)

      • Ihe ndị Izrel ga-akọrọ ụmụ ha (20-25)

Diuterọnọmi 6:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 18:19; Di 4:9
  • +Ilu 3:1, 2

Diuterọnọmi 6:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ala na-eme nri nke ọma.

Diuterọnọmi 6:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 5:7; Aịz 42:8; Zek 14:9; Mk 12:29, 32; 1Kọ 8:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2016, p. 18-22

    Ụlọ Nche,

    3/1/2012, p. 23

    12/15/1992, p. 29

    Atọ n’Ime Otu, p. 12-13

Diuterọnọmi 6:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Ma ọ bụ “ume gị niile; ihe niile i nwere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:12; 11:13; 30:6; Mt 22:37
  • +Mk 12:30, 33; Lu 10:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2007, p. 15-16

    6/15/2005, p. 20

    10/1/1995, p. 13

Diuterọnọmi 6:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 50

    Ụlọ Nche,

    4/1/2008, p. 14

    5/15/2007, p. 15-16

    4/1/2006, p. 8-9

    6/15/2005, p. 20

    4/1/2005, p. 12-13

    6/1/1998, p. 20

    12/1/1996, p. 11

    7/1/1991, p. 26

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 55-57, 58-59, 70-71

    Ihe Ọmụma, p. 146

Diuterọnọmi 6:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-agwa ha ụmụ gị ugboro ugboro.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 18:19; Di 4:9; Ilu 22:6; Efe 6:4
  • +Di 11:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 50

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2019, p. 26

    Ụlọ Nche,

    8/15/2013, p. 16

    4/1/2008, p. 14

    9/1/2007, p. 22

    5/15/2007, p. 15-16

    11/1/2006, p. 4-6

    4/1/2006, p. 8-9

    6/15/2005, p. 20-21

    4/15/2005, p. 6-7

    4/1/2005, p. 12-13

    1/1/2005, p. 26

    6/15/2004, p. 5

    6/1/1998, p. 20-22

    12/1/1996, p. 11

    5/1/1995, p. 10

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 55-57, 58-59, 70-71

    Ihe Ọmụma, p. 146

Diuterọnọmi 6:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’agbata anya gị abụọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 11:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2005, p. 13

    9/15/2004, p. 26

    7/15/1995, p. 29

    5/1/1995, p. 11-12

Diuterọnọmi 6:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2005, p. 13

    7/15/1995, p. 29

    5/1/1995, p. 11-12

Diuterọnọmi 6:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18
  • +Jos 24:13; Ọm 105:44

Diuterọnọmi 6:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 8:10

Diuterọnọmi 6:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọ ndị ohu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 3:7

Diuterọnọmi 6:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:12; 13:4
  • +Lu 4:8
  • +Jer 12:16

Diuterọnọmi 6:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:14

Diuterọnọmi 6:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:5; Di 4:24
  • +Ọp 32:9, 10; Ọg 25:3; Di 11:16, 17; Ikp 2:14
  • +2Ez 17:18

Diuterọnọmi 6:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 4:7; Lu 4:12; 1Kọ 10:9
  • +Ọp 17:2, 7; Ọm 95:8, 9; Hib 3:8, 9

Diuterọnọmi 6:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18

Diuterọnọmi 6:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:30

Diuterọnọmi 6:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 7:3
  • +Di 4:34

Diuterọnọmi 6:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:5; Di 1:8

Diuterọnọmi 6:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 111:10; Ilu 14:27
  • +Le 18:5; Di 4:1; Ga 3:12

Diuterọnọmi 6:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 12:13; Ro 10:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 6:2Je 18:19; Di 4:9
Diut. 6:2Ilu 3:1, 2
Diut. 6:4Di 5:7; Aịz 42:8; Zek 14:9; Mk 12:29, 32; 1Kọ 8:6
Diut. 6:5Di 10:12; 11:13; 30:6; Mt 22:37
Diut. 6:5Mk 12:30, 33; Lu 10:27
Diut. 6:7Je 18:19; Di 4:9; Ilu 22:6; Efe 6:4
Diut. 6:7Di 11:19
Diut. 6:8Di 11:18
Diut. 6:10Je 15:18
Diut. 6:10Jos 24:13; Ọm 105:44
Diut. 6:11Di 8:10
Diut. 6:12Ikp 3:7
Diut. 6:13Di 10:12; 13:4
Diut. 6:13Lu 4:8
Diut. 6:13Jer 12:16
Diut. 6:14Ọp 34:14
Diut. 6:15Ọp 20:5; Di 4:24
Diut. 6:15Ọp 32:9, 10; Ọg 25:3; Di 11:16, 17; Ikp 2:14
Diut. 6:152Ez 17:18
Diut. 6:16Mt 4:7; Lu 4:12; 1Kọ 10:9
Diut. 6:16Ọp 17:2, 7; Ọm 95:8, 9; Hib 3:8, 9
Diut. 6:18Je 15:18
Diut. 6:19Ọp 23:30
Diut. 6:22Ọp 7:3
Diut. 6:22Di 4:34
Diut. 6:23Ọp 13:5; Di 1:8
Diut. 6:24Ọm 111:10; Ilu 14:27
Diut. 6:24Le 18:5; Di 4:1; Ga 3:12
Diut. 6:25Ek 12:13; Ro 10:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 6:1-25

Diuterọnọmi

6 “Ihe ndị a bụ iwu, ntụziaka, na ihe ndị Jehova bụ́ Chineke unu kpebiri, ndị ọ gwara m ka m kụziere unu, ka unu wee na-eme ha mgbe unu gafere n’ala ahụ unu ga-enweta, 2 ka unu wee na-atụ egwu Jehova bụ́ Chineke unu, na-eme ihe niile o kwuru, na-edebekwa iwu ya ndị m na-agwa unu, ma ununwa ma ụmụ unu ma ụmụ ụmụ unu,+ n’oge niile unu dị ndụ, ka unu wee dị ogologo ndụ.+ 3 Unu ga-egekwa ntị, unu Izrel, ma lezie anya na-eme ha eme, ka ihe gaziere unu, unu adịkwa nnọọ ọtụtụ n’ala ahụ mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,* otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà kwere unu ná nkwa.

4 “Nụrụ, Izrel: Jehova bụ́ Chineke anyị bụ otu Jehova.+ 5 Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile+ na ike gị niile*+ hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya. 6 Ihe ndị a m na-enye gị n’iwu taa ga-adị n’obi gị. 7 Kụziere ha ụmụ gị+ ka o ruo ha n’obi,* na-ekwukwa banyere ha mgbe ị nọ ọdụ n’ụlọ gị na mgbe ị na-aga ije n’okporo ụzọ na mgbe i dina ala nakwa mgbe i biliri ọtọ.+ 8 Kee ha n’aka gị ka i wee na-echeta ha. Ha ga-adịkwa ka ihe ị na-ekegide n’egedege ihu gị.*+ 9 Dee ha n’awara ụzọ ụlọ gị nakwa n’ọnụ ụzọ ámá gị.

10 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ọ ṅụụrụ nna nna gị hà, bụ́ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi na ọ ga-enye gị,+ bụ́ nnukwu obodo mara mma ndị ọ na-abụghị gị rụrụ,+ 11 ụlọ ndị ụdị ihe ọma dị iche iche juru bụ́ ndị ị na-arụghị ọrụ nweta, olulu mmiri ndị ọ na-abụghị gị gwuru, nakwa ubi vaịn na osisi oliv ndị ọ na-abụghị gị kụrụ, gị erie ihe rijuo afọ,+ 12 lezie anya ka ị ghara ichefu Jehova,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ebe ị nọ na-agba ohu.* 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-efe.+ Ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji aṅụ iyi.+ 14 Unu efela chi ọzọ, chi ọ bụla nke ndị gbara unu gburugburu na-efe,+ 15 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu, onye nọ n’etiti unu, bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ bụrụ na unu efee chi ọzọ, Jehova bụ́ Chineke unu ga-ewesa unu nnukwu iwe,+ ọ ga-ekpochapụkwa unu n’ụwa.+

16 “Unu anwala Jehova bụ́ Chineke unu ọnwụnwa,+ otú unu nwara ya na Masa.+ 17 Jirinụ obi unu niile na-eme ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu na ihe ndị ọ na-echetara unu ka unu na-eme nakwa ntụziaka ya. 18 Meenụ ihe ziri ezi na ihe dị mma n’anya Jehova, ka ihe wee gaziere unu, ka unu wee banye ma biri n’ezigbo ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na ọ ga-enye ha.+ 19 Unu ga-achụpụkwa ndị iro unu niile, otú Jehova kwere ná nkwa.+

20 “Mgbe nwa gị ga-ajụ gị n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị mere Jehova bụ́ Chineke anyị ji nye unu iwu ndị a, ntụziaka, na ihe ndị a o kpebiri ka unu na-eme?’ 21 ị ga-agwa nwa gị, sị, ‘Anyị nọ na-agbara Fero ohu n’Ijipt, ma Jehova ji aka ya dị ike kpọpụta anyị n’Ijipt. 22 Jehova wee na-eme ihe àmà ma na-arụ ọrụ ebube ndị dị ukwuu na ndị kpataara Ijipt+ na Fero na ezinụlọ ya niile ahụhụ n’ihu anyị.+ 23 Ọ kpọpụtara anyị n’ebe ahụ ka ọ kpọta anyị ebe a, ka o wee nye anyị ala ahụ ọ ṅụụrụ nna nna anyị hà iyi na ọ ga-enye ha.+ 24 Jehova wee nye anyị iwu ka anyị na-eme ihe a niile o kwuru ma na-atụ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị ka ihe dịrị anyị mma mgbe niile,+ ka anyị wee dị ndụ+ otú anyị dị taa. 25 Ọ bụrụ na anyị erubere Jehova bụ́ Chineke anyị isi wee lezie anya na-edebe iwu a niile otú o nyere anyị ha n’iwu, anyị ga-abụ ndị ezi omume.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya