Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Tesalonaịka 1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Tesalonaịka nke Abụọ

      • Ekele (1, 2)

      • Okwukwe ndị Tesalonaịka na-esikwu ike (3-5)

      • A ga-abọ ọbọ n’isi ndị na-anaghị erube isi (6-10)

      • Ekpere e kpeere ọgbakọ Tesalonaịka (11, 12)

2 Ndị Tesalonaịka 1:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    A na-akpọkwa ya Saịlas.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:19

2 Ndị Tesalonaịka 1:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 3:12; 4:9, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2005, p. 32

2 Ndị Tesalonaịka 1:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-edi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 2:19
  • +1Te 1:6; 2:14; 1Pi 2:21

2 Ndị Tesalonaịka 1:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 14:22; Ro 8:17; 2Ti 2:12

2 Ndị Tesalonaịka 1:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:19; Mkp 6:9, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 33

    Ụlọ Nche,

    11/15/2004, p. 19

2 Ndị Tesalonaịka 1:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 17:29, 30; 1Pi 1:7
  • +Mk 8:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2004, p. 19

    5/1/1993, p. 22

2 Ndị Tesalonaịka 1:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 2:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 33

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2019, p. 12

    Ụlọ Nche,

    11/15/2004, p. 19

    5/1/1993, p. 22

2 Ndị Tesalonaịka 1:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Pi 3:7

2 Ndị Tesalonaịka 1:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:30

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Tesa. 1:12Kọ 1:19
2 Tesa. 1:31Te 3:12; 4:9, 10
2 Tesa. 1:41Te 2:19
2 Tesa. 1:41Te 1:6; 2:14; 1Pi 2:21
2 Tesa. 1:5Ọrụ 14:22; Ro 8:17; 2Ti 2:12
2 Tesa. 1:6Ro 12:19; Mkp 6:9, 10
2 Tesa. 1:7Lu 17:29, 30; 1Pi 1:7
2 Tesa. 1:7Mk 8:38
2 Tesa. 1:8Ro 2:8
2 Tesa. 1:92Pi 3:7
2 Tesa. 1:11Ro 8:30
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Tesalonaịka 1:1-12

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Tesalonaịka

1 Pọl, Silvenọs,* na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, ndị ha na Chineke Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ ozi:

2 Ka Chineke Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.

3 Ụmụnna anyị, anyị agaghị akwụsị ịna-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu. O kwesịrị ekwesị n’ihi na okwukwe unu na-esikwu ezigbo ike, unu niile n’otu n’otu na-ahụkwa ibe unu n’anya karịa otú unu na-emebu.+ 4 N’ihi ya, anyị ji unu akpa nganga+ n’ọgbakọ dị iche iche nke Chineke n’ihi otú unu si atachi obi ma nwee okwukwe n’agbanyeghị mkpagbu niile a na-akpagbu unu na ahụhụ niile unu na-ata.*+ 5 Ihe a na-egosi na Chineke na-ekpe ikpe ziri ezi, nke mere e ji were unu ka ndị ruru eru inweta Alaeze Chineke, bụ́ nke unu na-atara ahụhụ.+

6 Ebe ọ bụ na Chineke bụ onye ezi omume, ọ ga-ata ndị na-akpagbu unu ahụhụ.+ 7 Ma, a ga-eme ka unu ndị a na-akpagbu na anyịnwa nwere onwe anyị mgbe a ga-esi n’eluigwe kpughee Onyenwe anyị Jizọs,+ ya na ndị mmụọ ozi ya dị ike+ 8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ ga-abọ ọbọ n’isi ndị na-amaghị Chineke na ndị na-anaghị erube isi n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+ 9 A ga-ama ndị a ikpe. Ikpe a ga-ama ha bụ mbibi ebighị ebi a ga-ebibi ha,+ ka ha pụọ n’ihu Onyenwe anyị, ka ọ gharakwa iji ike ya dị ebube nyere ha aka. 10 Ihe a ga-eme n’oge Onyenwe anyị ga-abịa ka e mee ka ya na ndị nsọ ya dị ebube. N’ụbọchị ahụ, ndị niile nwere okwukwe na ya ga-akwanyere ya ùgwù. Unu ga-esokwa ha ebe ọ bụ na unu nwere okwukwe n’àmà anyị gbaara unu.

11 Ọ bụ ya mere anyị ji na-ekpere unu ekpere mgbe niile ka Chineke anyị were unu ka ndị ruru eru ịbụ ndị ọ kpọrọ,+ ka o jirikwa ike ya mezuo ihe ọma niile dị ya mma ma mee ka ọrụ niile unu ji okwukwe na-arụ gaa nke ọma. 12 Ọ bụ ka e wee si n’aka unu too aha Onyenwe anyị Jizọs, e tookwa unu maka na unu na ya dị n’otu, n’ihi amara Chineke anyị na nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya