Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 27
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Jotam malitere ịchị Juda (1-9)

2 Ihe E Mere 27:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 1:1; Ho 1:1; Maị 1:1; Mt 1:9
  • +2Ez 15:33

2 Ihe E Mere 27:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 15:34, 35; 2Ih 26:3, 4
  • +2Ih 26:16-18

2 Ihe E Mere 27:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 26:10
  • +2Ih 33:1, 14; Neh 3:26

2 Ihe E Mere 27:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:5; 14:2, 7
  • +Jos 14:12, 13
  • +2Ih 17:12
  • +2Ez 9:17; 2Ih 26:9, 10

2 Ihe E Mere 27:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu talent bụ kilogram 34.2. Gụọ B14.

  • *

    Kọọ bụ ihe e ji atụ̀ ihe. Otu kọọ bụ lita 220. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 11:4; 2Sa 10:6; 2Ih 20:1; Jer 49:1
  • +2Ih 26:8

2 Ihe E Mere 27:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 15:36

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 32

2 Ihe E Mere 27:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 15:33

2 Ihe E Mere 27:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:9
  • +2Ez 15:38

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 27:1Aịz 1:1; Ho 1:1; Maị 1:1; Mt 1:9
2 Ihe 27:12Ez 15:33
2 Ihe 27:22Ez 15:34, 35; 2Ih 26:3, 4
2 Ihe 27:22Ih 26:16-18
2 Ihe 27:3Jer 26:10
2 Ihe 27:32Ih 33:1, 14; Neh 3:26
2 Ihe 27:42Ih 11:5; 14:2, 7
2 Ihe 27:4Jos 14:12, 13
2 Ihe 27:42Ih 17:12
2 Ihe 27:42Ez 9:17; 2Ih 26:9, 10
2 Ihe 27:5Ikp 11:4; 2Sa 10:6; 2Ih 20:1; Jer 49:1
2 Ihe 27:52Ih 26:8
2 Ihe 27:72Ez 15:36
2 Ihe 27:82Ez 15:33
2 Ihe 27:92Sa 5:9
2 Ihe 27:92Ez 15:38
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 27:1-9

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

27 Jotam+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jerusha nwa Zedọk.+ 2 Jotam nọ na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova otú ahụ Ọzaya nna ya mere.+ Ma, ọ banyeghị ebe ọ na-ekwesịghị ịbanye n’ụlọ nsọ Jehova otú nna ya banyere.+ Ndị obodo ya ka nọkwa na-eme ihe ọjọọ. 3 Ọ rụrụ ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago n’ụlọ Jehova,+ rụọkwa ọtụtụ ihe ná mgbidi Ofel.+ 4 Ọ rụkwara obodo dị iche iche+ n’ebe bụ́ ugwu ugwu na Juda,+ rụọkwa ebe ndị siri ike+ na ụlọ nche+ n’oké ọhịa dị iche iche. 5 Ọ lụsoro eze ndị Amọn agha,+ meriekwa ya na ndị ya. Ọ bụ ya mere ndị Amọn ji nye ya otu narị (100) talent* ọlaọcha n’afọ ahụ, nyekwa ya ọka wit dị puku kọọ* iri (10,000), na ọka bali dị puku kọọ iri (10,000). Ndị Amọn jikwa ihe ndị a kwụọ ya ụgwọ n’afọ nke abụọ na nke atọ.+ 6 Jotam nọkwa na-esikwu ike, n’ihi na o kpebiri na ọ ga na-eso ụzọ Jehova Chineke ya.

7 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jotam, agha niile ọ lụrụ na otú o si bie ndụ, n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze Izrel na Juda.+ 8 Ọ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem.+ 9 N’ikpeazụ, Jotam nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ. Ha liri ya n’Obodo Devid.+ Ehaz nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya