Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 90
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Chineke na-anọru ebighị ebi, ma mmadụ anaghị anọte aka

        • Otu puku afọ gara aga dị ka ụnyaahụ (4)

        • Mmadụ na-anọ afọ iri asaa ma ọ bụ iri asatọ (10)

        • ‘Kụziere anyị otú anyị ga-esi na-agụ ụbọchị anyị’ (12)

Abụ Ọma 90:okwu mmeghe

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 10

Abụ Ọma 90:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ebe anyị bi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:27; Ọm 91:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2013, p. 19-23

    7/1/2010, p. 28

    11/15/2001, p. 11

    3/1/1993, p. 32

Abụ Ọma 90:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Malite mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 10:12
  • +Ọm 93:2; Aịz 40:28; Hab 1:12; 1Ti 1:17; Mkp 1:8; 15:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 4

    Ụlọ Nche,

    10/1/2015, p. 13

    7/1/2010, p. 28

    11/15/2001, p. 11

    3/1/1993, p. 32

Abụ Ọma 90:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 3:19; Ọm 104:29; 146:3, 4; Ek 3:20; 12:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 11-12

Abụ Ọma 90:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “otu oge nche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Pi 3:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 11-12

Abụ Ọma 90:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 9:25
  • +Ọm 103:15; 1Pi 1:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 12

Abụ Ọma 90:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 14:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 12

Abụ Ọma 90:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 17:12, 13; Di 32:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 12-13

Abụ Ọma 90:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ị ma ihe ọjọọ anyị na-eme.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 16:17
  • +Ilu 24:12; Hib 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 12-13

Abụ Ọma 90:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ụbọchị.”

  • *

    Na Hibru, “ka okwu a takwụnyeere mmadụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 12-13

Abụ Ọma 90:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 19:34, 35
  • +Job 14:10; Ọm 78:39; Lu 12:20; Jes 4:13, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 13

    11/15/1993, p. 3

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 21

Abụ Ọma 90:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 33:14; Lu 12:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 13

Abụ Ọma 90:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obi anyị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 39:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 13

    5/1/2005, p. 32

    11/15/2002, p. 21

    11/15/2001, p. 13

    11/15/1999, p. 17-18

    9/1/1999, p. 20-21

    11/1/1995, p. 17

    2/1/1994, p. 15

Abụ Ọma 90:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 6:4
  • +Ọm 89:46
  • +Di 32:36; Ọm 135:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 13-14

Abụ Ọma 90:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 36:7; 51:1; 63:3; 85:7
  • +Ọm 149:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 13-14

Abụ Ọma 90:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 30:5
  • +Di 2:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 14

Abụ Ọma 90:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:31; Jos 23:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 14

Abụ Ọma 90:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 127:1; Ilu 16:3; Aịz 26:12; 1Kọ 3:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 13

    11/15/2001, p. 14-15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 90:okwu mmegheDi 33:1
Ọma 90:1Di 33:27; Ọm 91:1
Ọma 90:2Jer 10:12
Ọma 90:2Ọm 93:2; Aịz 40:28; Hab 1:12; 1Ti 1:17; Mkp 1:8; 15:3
Ọma 90:3Je 3:19; Ọm 104:29; 146:3, 4; Ek 3:20; 12:7
Ọma 90:42Pi 3:8
Ọma 90:5Job 9:25
Ọma 90:5Ọm 103:15; 1Pi 1:24
Ọma 90:6Job 14:2
Ọma 90:7Ọg 17:12, 13; Di 32:22
Ọma 90:8Jer 16:17
Ọma 90:8Ilu 24:12; Hib 4:13
Ọma 90:102Sa 19:34, 35
Ọma 90:10Job 14:10; Ọm 78:39; Lu 12:20; Jes 4:13, 14
Ọma 90:11Aịz 33:14; Lu 12:5
Ọma 90:12Ọm 39:4
Ọma 90:13Ọm 6:4
Ọma 90:13Ọm 89:46
Ọma 90:13Di 32:36; Ọm 135:14
Ọma 90:14Ọm 36:7; 51:1; 63:3; 85:7
Ọma 90:14Ọm 149:2
Ọma 90:15Ọm 30:5
Ọma 90:15Di 2:14
Ọma 90:16Ọg 14:31; Jos 23:14
Ọma 90:17Ọm 127:1; Ilu 16:3; Aịz 26:12; 1Kọ 3:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 90:1-17

Abụ Ọma

AKWỤKWỌ NKE ANỌ

(Abụ Ọma 90-106)

Ekpere Mosis, onye nke ezi Chineke, kpere.+

90 Jehova, ị bụ ebe mgbaba anyị*+ si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.

 2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,

Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+

Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+

 3 Ị na-eme ka mmadụ efu laghachi n’ájá.

Ị na-asị: “Ụmụ mmadụ, laghachinụ n’ájá.”+

 4 N’ihi na n’anya gị, otu puku afọ gara aga dị ka ụnyaahụ.+

Ọ dị ka awa ole na ole n’abalị.*

 5 Ị na-ekpochapụ ha,+ e chefuo ha ka nrọ a rọrọ n’abalị.

N’ụtụtụ, ha na-adị ka ahịhịa ndụ pupụtara epupụta.+

 6 Ha na-awa okooko n’ụtụtụ, maakwa pokopoko.

Ma ná mgbede, ha na-achanwụ, kpọnwụọkwa.+

 7 N’ihi na iwe gị na-ala anyị n’iyi,+

Ọnụma gị na-emenyekwa anyị ụjọ.

 8 Ị na-edowe mmehie anyị n’ihu gị.*+

Ị na-ahụ ihe niile anyị na-eme na nzuzo.+

 9 Ndụ* anyị na-agwụ n’ike n’ike n’ihi iwe ị na-ewesa anyị.

Afọ ndụ anyị na-agwụ ọsọ ọsọ ka ebe mmadụ zere ume.*

10 Anyị na-adị ndụ ruo afọ iri asaa,

Ma ọ bụkwanụ afọ iri asatọ,+ ma ọ bụrụ na anyị siri ezigbo ike.

Ma ihe juru n’afọ ndị a bụ nsogbu na ahụhụ.

Ha na-agwụ ngwa ngwa, nke anyị agaa.+

11 Ònye ga-aghọtali otú iwe gị nwere ike ịdịru ọkụ?

Ọ bụ otú egwu e kwesịrị ịna-atụ gị si dị ukwuu ka iwe gị sikwa dị ukwuu.+

12 Kụziere anyị otú anyị ga-esi na-agụ ụbọchị anyị,+

Ka anyị* wee mara ihe.

13 Jehova, biko, lọghachi.+ Olee mgbe ihe a ga-ebi?+

Meere ndị ohu gị ebere.+

14 Mee ka ịhụnanya gị*+ zuo anyị ahụ́ n’ụtụtụ,

Ka anyị wee na-eti mkpu ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ+ n’oge niile anyị dị ndụ.

15 Mee ka ụbọchị ole anyị ga-aṅụrị ọṅụ hara ka ụbọchị ole i mesiri anyị ike,+

Ka ọ dịkwa ọtụtụ ka afọ ole ọdachi dakwasịrị anyị.+

16 Mee ka ndị ohu gị hụ ihe ọma ndị ị na-eme,

Meekwa ka ụmụ ha hụ ebube gị.+

17 Ka Jehova bụ́ Chineke anyị meere anyị amara.

Mee ka ihe ndị anyị na-eme gaziere anyị.

Biko, mee ka ihe ndị anyị na-eme gaziere anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya