Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Esa gakwuuru ndị Siria ka ha nyere ya aka (1-6)

      • Hanenaị baara Esa mba (7-10)

      • Mgbe Esa nwụrụ (11-14)

2 Ihe E Mere 16:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “isi n’ebe Esa eze Juda na-achị pụọ ma ọ bụ ịbanye n’ebe ahụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:25, 27
  • +Jos 18:21, 25
  • +1Ez 15:17-19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2012, p. 10

2 Ihe E Mere 16:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:51
  • +1Ez 20:1; 2Ez 12:18; 16:8

2 Ihe E Mere 16:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 15:29
  • +Ikp 18:29
  • +1Ez 15:20-22

2 Ihe E Mere 16:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 18:21, 25; 1Ez 15:17
  • +Jos 18:21, 24; 18:21, 26; Ikp 20:1; 1Ih 6:60, 64

2 Ihe E Mere 16:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 16:1; 2Ih 19:2; 20:34
  • +Jer 17:5

2 Ihe E Mere 16:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 14:9, 11; Ọm 37:39, 40

2 Ihe E Mere 16:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “iji kwado.”

  • *

    Ma ọ bụ “ji obi zuru ezu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Zek 4:10
  • +1Pi 3:12
  • +1Ez 15:32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 42-43

    Ụlọ Nche,

    10/15/2002, p. 14

2 Ihe E Mere 16:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọ ọtọsị.”

2 Ihe E Mere 16:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 32

2 Ihe E Mere 16:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2012, p. 10

2 Ihe E Mere 16:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:24

2 Ihe E Mere 16:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihe ndina.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:7
  • +Mk 16:1; Lu 23:55, 56; Jn 19:40

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 20

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 16:11Ez 15:25, 27
2 Ihe 16:1Jos 18:21, 25
2 Ihe 16:11Ez 15:17-19
2 Ihe 16:21Ez 7:51
2 Ihe 16:21Ez 20:1; 2Ez 12:18; 16:8
2 Ihe 16:42Ez 15:29
2 Ihe 16:4Ikp 18:29
2 Ihe 16:41Ez 15:20-22
2 Ihe 16:6Jos 18:21, 25; 1Ez 15:17
2 Ihe 16:6Jos 18:21, 24; 18:21, 26; Ikp 20:1; 1Ih 6:60, 64
2 Ihe 16:71Ez 16:1; 2Ih 19:2; 20:34
2 Ihe 16:7Jer 17:5
2 Ihe 16:82Ih 14:9, 11; Ọm 37:39, 40
2 Ihe 16:9Zek 4:10
2 Ihe 16:91Pi 3:12
2 Ihe 16:91Ez 15:32
2 Ihe 16:111Ez 15:23
2 Ihe 16:131Ez 15:24
2 Ihe 16:142Sa 5:7
2 Ihe 16:14Mk 16:1; Lu 23:55, 56; Jn 19:40
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 16:1-14

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

16 N’afọ nke iri atọ na isii n’ọchịchị Esa, Beasha eze+ Izrel lụsoro Juda agha, malitekwa ịrụsi Rema ike+ ka onye nọ ebe Esa eze Juda nọ ghara isi ebe ahụ pụọ ma ọ bụ ka onye na-anọghị ebe Esa nọ ghara ịbanye ebe ọ nọ.*+ 2 Esa wee si n’akụ̀ dị n’ụlọ Jehova nakwa n’ụlọ* eze wepụta ọlaọcha na ọlaedo+ bugara Ben-hedad eze Siria,+ onye bi na Damaskọs. Ọ gwakwara Ben-hedad, sị: 3 “Mụ na gị gbara ndụ. Nna m na nna gị gbakwara ndụ. M na-ebutere gị ọlaọcha na ọlaedo. Bịa mebie ọgbụgba ndụ gị na Beasha eze Izrel, ka o wee hapụ m.”

4 Ben-hedad gere Eze Esa ntị wee ziga ndị isi ndị agha ya, ha agaa lụso obodo ndị dị n’Izrel agha, bibie Aịjọn,+ Dan,+ Ebel-meyim, na ebe niile a na-akwasa ihe n’obodo ndị dị na Naftalaị.+ 5 Ozugbo Beasha nụrụ ya, ọ kwụsịrị ịrụ Rema. 6 Eze Esa kpọọrọ ndị Juda niile, ha agaa buru nkume na osisi ndị Beasha ji na-arụsi Rema ike.+ O jikwa ha rụsie Giba na Mizpa ike.+

7 N’oge ahụ, Hanenaị+ onye ọhụ ụzọ bịakwutere Esa eze Juda, sị ya: “Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị eze Siria obi kama ịtụkwasị Jehova bụ́ Chineke gị obi, ị gaghịzi emerili ndị agha eze Siria.+ 8 Ọ̀ kwa ndị Etiopia na ndị Libia nwere imirikitiimi ndị agha, nweekwa ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya? Ma Jehova nyefere ha n’aka gị maka na ị tụkwasịrị ya obi.+ 9 N’eziokwu, anya Jehova na-ahụzu ụwa niile+ iji gosi ike ya maka* ndị ji obi ha niile* na-efe ya.+ I zuzuru nzuzu n’ihe a i mere. Si ugbu a gawa, a ga na-alụso gị agha.”+

10 Ma Esa wesara onye ọhụ ụzọ ahụ iwe, kpọchie ya n’ụlọ nga,* n’ihi na ezigbo iwe ji ya maka ihe ahụ o kwuru. N’oge ahụ, Esa malitekwara ichi ụfọdụ n’ime ndị obodo ya ọnụ n’ala. 11 Ma, e dere akụkọ gbasara ndụ Esa, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze Juda na Izrel.+

12 N’afọ nke iri atọ na itoolu n’ọchịchị Esa, ihe mere ya n’ụkwụ, ya emechaakwa rịasiwe ọrịa ike. Ma, ọ rịọghịdị Jehova ka o mee ka ọ gbakee n’ọrịa a, kama ọ gara chọwa ndị na-agwọ ọrịa. 13 N’ikpeazụ, Esa nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ.+ Ọ nwụrụ n’afọ nke iri anọ na otu n’ọchịchị ya. 14 E liri ya ná nnukwu ili o gwuuru onwe ya n’Obodo Devid.+ E nyiwere ya n’àkwà* ihe juru na ya bụ mmanụ balsam na ụdị mmanụ otite dị iche iche a gwara n’ụdị pụrụ iche.+ Ha mụnyekwara ọtụtụ ihe na-esi ísì ọma ọkụ iji kwanyere ya ùgwù n’oge a na-eli ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya