Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 145
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • E toro Chineke bụ́ Eze ukwu

        • ‘M ga-akọsa na Chineke bụ onye ukwu’ (6)

        • ‘Jehova na-emere ihe niile o kere ihe ọma’ (9)

        • ‘Ndị na-erubere gị isi ga-eto gị’ (10)

        • Ọchịchị Chineke na-adịru ebighị ebi (13)

        • Chineke na-enyeju ihe ọ bụla afọ (16)

Abụ Ọma 145:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 33:22; Mkp 11:17
  • +1Ih 29:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 10-11

    9/15/1990, p. 11

Abụ Ọma 145:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:164
  • +Ọm 146:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 10-11

    9/15/1990, p. 11

Abụ Ọma 145:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịchọpụta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 150:2; Ro 1:20; Mkp 15:3
  • +Job 26:14; Ọm 139:6; Ro 11:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 11-13

    9/15/1990, p. 11-12

Abụ Ọma 145:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:26, 27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 13-14

    9/15/1990, p. 12-13

Abụ Ọma 145:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2008, p. 14

    1/15/2004, p. 13-14

    9/15/1990, p. 13

Abụ Ọma 145:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ike gị dị egwu.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2008, p. 14

    1/15/2004, p. 13-14

    9/15/1990, p. 13

Abụ Ọma 145:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:66; Ọm 13:6; 31:19; Aịz 63:7; Jer 31:12
  • +Ọm 51:14; Mkp 15:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 279

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 14-15

    9/15/1990, p. 13

Abụ Ọma 145:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eme amara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 30:9; Efe 2:4
  • +Ọp 34:6; Neh 9:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 14-16

    9/15/1990, p. 14

Abụ Ọma 145:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:8; Ne 1:7; Mt 5:44, 45; Ọrụ 14:17; Jes 1:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 271-272

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 14-15

    9/15/1990, p. 14

Abụ Ọma 145:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:1
  • +Ọm 30:4; Hib 13:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 16

    9/15/1990, p. 14-15

Abụ Ọma 145:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 10:8, 9
  • +Di 3:24; 1Ih 29:11; Mkp 15:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 16

    9/15/1990, p. 16-17

Abụ Ọma 145:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 98:1
  • +Ọm 103:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 16-17

    9/15/1990, p. 16-17

Abụ Ọma 145:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 146:10; 1Ti 1:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1990, p. 17

Abụ Ọma 145:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:23, 24; 94:18
  • +Ọm 146:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 17

    9/15/1990, p. 18

Abụ Ọma 145:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:30; Ọm 136:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 18-19

    9/15/1990, p. 18

Abụ Ọma 145:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 104:27, 28; 107:9; 132:14, 15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 33

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 18-19

    9/15/1990, p. 18

Abụ Ọma 145:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 18:25; Di 32:4
  • +Ọm 18:25; Mkp 15:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 19

    9/15/1990, p. 19

Abụ Ọma 145:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-akpọku ya n’eziokwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:18; Jes 4:8
  • +Ọm 17:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 174

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 14

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 19-20

    9/15/1990, p. 19

Abụ Ọma 145:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:9
  • +Ọm 37:39, 40; 50:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 14

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 19-20

    9/15/1990, p. 19-20

Abụ Ọma 145:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:23; 97:10
  • +Ilu 2:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 19-20

    12/15/2002, p. 15-16

    9/15/1990, p. 19-20

Abụ Ọma 145:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “anụ ahụ́ niile.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:1; 51:15
  • +Ọm 117:1; 150:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2004, p. 20

    9/15/1990, p. 20

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 145:1Aịz 33:22; Mkp 11:17
Ọma 145:11Ih 29:10
Ọma 145:2Ọm 119:164
Ọma 145:2Ọm 146:2
Ọma 145:3Ọm 150:2; Ro 1:20; Mkp 15:3
Ọma 145:3Job 26:14; Ọm 139:6; Ro 11:33
Ọma 145:4Ọp 12:26, 27
Ọma 145:5Ọm 8:1
Ọma 145:71Ez 8:66; Ọm 13:6; 31:19; Aịz 63:7; Jer 31:12
Ọma 145:7Ọm 51:14; Mkp 15:3
Ọma 145:82Ih 30:9; Efe 2:4
Ọma 145:8Ọp 34:6; Neh 9:17
Ọma 145:9Ọm 25:8; Ne 1:7; Mt 5:44, 45; Ọrụ 14:17; Jes 1:17
Ọma 145:10Ọm 19:1
Ọma 145:10Ọm 30:4; Hib 13:15
Ọma 145:11Lu 10:8, 9
Ọma 145:11Di 3:24; 1Ih 29:11; Mkp 15:3
Ọma 145:12Ọm 98:1
Ọma 145:12Ọm 103:19
Ọma 145:13Ọm 146:10; 1Ti 1:17
Ọma 145:14Ọm 37:23, 24; 94:18
Ọma 145:14Ọm 146:8
Ọma 145:15Je 1:30; Ọm 136:25
Ọma 145:16Ọm 104:27, 28; 107:9; 132:14, 15
Ọma 145:17Je 18:25; Di 32:4
Ọma 145:17Ọm 18:25; Mkp 15:3, 4
Ọma 145:18Ọm 34:18; Jes 4:8
Ọma 145:18Ọm 17:1
Ọma 145:19Ọm 34:9
Ọma 145:19Ọm 37:39, 40; 50:15
Ọma 145:20Ọm 31:23; 97:10
Ọma 145:20Ilu 2:22
Ọma 145:21Ọm 34:1; 51:15
Ọma 145:21Ọm 117:1; 150:6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 145:1-21

Abụ Ọma

Abụ otuto Devid bụrụ.

א [Alef]

145 Chineke m bụ́ Eze, m ga-eto gị.+

M ga-eto aha gị ruo mgbe niile ebighị ebi.+

ב [Bet]

 2 M ga-eto gị malite n’ụtụtụ ruo n’abalị.+

M ga-eto aha gị ruo mgbe niile ebighị ebi.+

ג [Gimel]

 3 Jehova bụ onye ukwu, onye ọ bụla kwesịkwara ịna-eto ya.+

E nweghị ike ịghọta* otú ọ dịruru ukwuu.+

ד [Dalet]

 4 Ọgbọ niile ga-aja ọrụ gị niile mma.

Ha ga-akọ banyere nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ.+

ה [Hee]

 5 Ha ga-ekwu banyere otú i si dị ukwuu ma dị ebube,+

M ga-echebakwara ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ echiche.

ו [Wọọ]

 6 Ha ga-ekwu banyere ihe ndị dị egwu ị na-eme,*

M ga-akọsakwa na ị bụ onye ukwu.

ז [Zayin]

 7 Ha ga-eto gị mgbe ha na-echeta ọtụtụ ihe ọma ndị ị na-eme,+

Ha ga-etikwa mkpu ọṅụ maka na ị bụ onye ezi omume.+

ח [Het]

 8 Jehova nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+

Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+

ט [Tet]

 9 Jehova na-emere ihe niile o kere eke ihe ọma,+

Ọrụ ya niile na-egosikwa na ọ na-eme ebere.

י [Yod]

10 Jehova, ọrụ gị niile ga-eto gị,+

Ndị na-erubere gị isi ga-etokwa gị.+

כ [Kaf]

11 Ha ga-akọsa otú ọchịchị gị si dị ebube,+

Ha ga-akọsakwa otú i si dị ike,+

ל [Lamed]

12 Ka ha wee mee ka ndị mmadụ mara nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ+

Nakwa otú ọchịchị gị si dị ukwuu ma dị ebube.+

מ [Mem]

 13 Ọchịchị gị bụ ọchịchị na-adịru mgbe ebighị ebi,

Alaeze gị na-adịrukwa ọgbọ niile.+

ס [Samek]

14 Jehova na-enyere ndị niile na-ada ada aka,+

Ọ na-ekulitekwa ndị niile ike gwụrụ.+

ע [Ayin]

15 Ihe niile i kere eke na-ele gị anya ka i nyere ha aka,

Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị.+

פ [Pee]

16 Ị na-asaghe aka gị,

Were ihe na-agụ ihe ọ bụla dị ndụ nyejuo ya afọ.+

צ [Sadee]

17 Ihe niile Jehova na-eme na-egosi na ọ bụ onye ezi omume,+

Ihe niile ọ na-eme na-egosikwa na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

ק [Kof]

18 Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso,+

Bụ́ ndị niile ji obi ha niile na-akpọku ya.*+

ר [Resh]

19 Ọ na-emere ndị na-atụ egwu ya ihe na-agụ ha.+

Ọ na-anụ ákwá ha na-ebe ka o nyere ha aka, ọ na-anapụtakwa ha.+

ש [Shin]

20 Jehova na-eche ndị niile hụrụ ya n’anya nche,+

Ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile n’iyi.+

ת [Tọọ]

21 M ga-eji ọnụ m na-eto Jehova.+

Ka ihe niile dị ndụ* too aha nsọ ya ruo mgbe niile ebighị ebi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya