Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 96
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • “Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ”

        • Onye ọ bụla kwesịrị ịna-eto Jehova (4)

        • Chi ndị mmadụ na-efe abaghị uru (5)

        • Yirinụ ọmarịcha uwe dị nsọ fee Jehova (9)

Abụ Ọma 96:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:3; 40:3; 98:1; 149:1; Aịz 42:10
  • +1Ih 16:23-25; Ọm 66:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 9/2024, p. 9

    Mmezu Mkpughe, p. 201

    Ụlọ Nche,

    4/15/2000, p. 10

Abụ Ọma 96:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:10; 71:15; Aịz 52:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/2002, p. 8

Abụ Ọma 96:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 28:19; 1Pi 2:9; Mkp 14:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2001, p. 8

Abụ Ọma 96:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 97:7; Aịz 44:10
  • +1Ih 16:26; 1Kọ 8:4

Abụ Ọma 96:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 24:9, 10; Aịz 6:1-3; Ezi 1:27, 28; Mkp 4:2, 3
  • +1Ih 16:27; 29:11

Abụ Ọma 96:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:28-33; Ọm 29:1

Abụ Ọma 96:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 29:2; 72:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/2004, p. 8-9

Abụ Ọma 96:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Feenụ Jehova n’ihi na ọ dị ebube, dịkwa nsọ.”

Abụ Ọma 96:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ala.”

  • *

    Ma ọ bụ “eme ka ọ maa jijiji.”

  • *

    Ma ọ bụ “Ọ ga-ekpechite ọnụ mba dị iche iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 93:1; 97:1; Mkp 11:15; 19:6
  • +Ọm 67:4; 98:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 9/2024, p. 9

    Ụlọ Nche,

    5/15/1990, p. 5

Abụ Ọma 96:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 98:7

Abụ Ọma 96:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 65:13
  • +1Ih 16:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    7/8/1999, p. 27

Abụ Ọma 96:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọ bịala.”

  • *

    Ma ọ bụ “ala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 18:25; Ọm 9:8; 98:9; Ọrụ 17:31; 2Pi 3:7
  • +Di 32:4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 96:1Ọm 33:3; 40:3; 98:1; 149:1; Aịz 42:10
Ọma 96:11Ih 16:23-25; Ọm 66:4
Ọma 96:2Ọm 40:10; 71:15; Aịz 52:7
Ọma 96:3Mt 28:19; 1Pi 2:9; Mkp 14:6
Ọma 96:5Ọm 97:7; Aịz 44:10
Ọma 96:51Ih 16:26; 1Kọ 8:4
Ọma 96:6Ọp 24:9, 10; Aịz 6:1-3; Ezi 1:27, 28; Mkp 4:2, 3
Ọma 96:61Ih 16:27; 29:11
Ọma 96:71Ih 16:28-33; Ọm 29:1
Ọma 96:8Ọm 29:2; 72:19
Ọma 96:10Ọm 93:1; 97:1; Mkp 11:15; 19:6
Ọma 96:10Ọm 67:4; 98:9
Ọma 96:11Ọm 98:7
Ọma 96:12Ọm 65:13
Ọma 96:121Ih 16:33
Ọma 96:13Je 18:25; Ọm 9:8; 98:9; Ọrụ 17:31; 2Pi 3:7
Ọma 96:13Di 32:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 96:1-13

Abụ Ọma

96 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+

Ndị niile bi n’ụwa, bụkuonụ Jehova abụ.+

 2 Bụkuonụ Jehova abụ. Toonụ aha ya.

Kwa ụbọchị, na-ekwusanụ ozi ọma banyere otú o si azọpụta ndị mmadụ.+

 3 Kọọrọnụ mba dị iche iche na ọ dị ebube,

Kọọkwaranụ mmadụ niile ọrụ ndị dị ebube ọ na-arụ.+

 4 Jehova bụ onye ukwu, onye ọ bụla kwesịkwara ịna-eto ya.

E kwesịrị ịna-atụ egwu ya karịa chi ọ bụla ọzọ.

 5 Chi ọzọ niile ndị mmadụ na-efe abaghị uru.+

Ma, ọ bụ Jehova kere eluigwe.+

 6 Ebube na ịma mma gbara ya gburugburu.+

Ike na ịma mma dị n’ebe nsọ ya.+

 7 Ezinụlọ dị iche iche, toonụ Jehova.

Toonụ Jehova n’ihi na ọ dị ebube, dịkwa ike.+

 8 Toonụ aha Jehova dị ebube.+

Jirinụ onyinye bata n’ogige ụlọ ya.

 9 Yirinụ ọmarịcha uwe dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.*

Ndị niile bi n’ụwa, maanụ jijiji n’ihu ya.

10 Kọsaanụ ná mba dị iche iche, sị: “Jehova abụrụla Eze.+

E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.*

Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ziri ezi.”*+

11 Ka eluigwe ṅụrịa ọṅụ, ka ụwa nweekwa aṅụrị.

Ka oké osimiri na ihe niile dị n’ime ya mee mkpọtụ.+

12 Ka ọhịa na ihe niile dị n’ime ya ṅụrịa ọṅụ.+

Ka osisi niile dị n’oké ọhịa tiekwa mkpu ọṅụ+

13 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa.*

Ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe.

Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+

Ọ ga-ekpekwa mba dị iche iche ikpe otú gosiri na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya