Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 127
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • E wepụ Chineke, ihe niile bụ n’efu

        • “Ọ bụrụ na Jehova arụghị ụlọ” (1)

        • Ụmụ bụ ụgwọ ọrụ Chineke na-akwụ (3)

Abụ Ọma 127:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 3:6; 10:22; 16:3
  • +Aịz 27:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/1993, p. 32

Abụ Ọma 127:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:5; Ek 5:12

Abụ Ọma 127:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụmụ nwoke.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 33:4, 5; 48:3, 4; 1Sa 2:21
  • +Je 41:51, 52; Le 26:9; Job 42:12, 13; Ọm 128:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2019, p. 22

    Ụlọ Nche,

    4/1/2005, p. 8-19

    10/1/1996, p. 31

    Teta!,

    8/8/1997, p. 10

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 126

Abụ Ọma 127:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 17:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2019, p. 26-27

    Ụlọ Nche,

    8/15/2013, p. 17

    4/1/2008, p. 13-16

    9/1/2007, p. 26, 30

Abụ Ọma 127:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọ ga-abụ nna ha ka a na-ekwu.

  • *

    Ọ ga-abụ ụmụ ha ka a na-ekwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 50:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2008, p. 13-16

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 127:1Ilu 3:6; 10:22; 16:3
Ọma 127:1Aịz 27:3
Ọma 127:2Ọm 3:5; Ek 5:12
Ọma 127:3Je 33:4, 5; 48:3, 4; 1Sa 2:21
Ọma 127:3Je 41:51, 52; Le 26:9; Job 42:12, 13; Ọm 128:3
Ọma 127:4Ilu 17:6
Ọma 127:5Je 50:23
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 127:1-5

Abụ Ọma

Abụ Mgbago. Abụ Solomọn.

127 Ọ bụrụ na Jehova arụghị ụlọ,

Ọ bụ n’efu ka ndị na-arụ ya na-arụsi ọrụ ike.+

Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+

Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.

 2 Ọ bụ n’efu ka unu na-ebili n’isi ụtụtụ.

Ọ bụ n’efu ka unu na-amụ anya abalị.

Ọ bụkwa n’efu ka unu na-arụgbu onwe unu n’ọrụ ka unu nweta ihe unu ga-eri,

Ebe ọ bụ na ọ na-egboro ndị ọ hụrụ n’anya mkpa ha, na-emekwa ka ha hie ụra nke ọma.+

 3 Lee, ụmụ* bụ onyinye si n’aka Jehova.+

Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ Chineke na-akwụ.+

 4 Ụmụ mmadụ mụrụ mgbe ọ bụ okorobịa+

Dị ka akụ́ dike chị n’aka.

 5 Onye ji ha kpojuo akpa akụ́ ya na-enwe obi ụtọ.+

A gaghị emenye ha* ihere

N’ihi na ha* na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá obodo.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya