Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Ka anyị sachapụ ihe niile na-emerụ ahụ́ anyị na obi anyị (1)

      • Pọl ṅụrịrị ọṅụ maka ndị Kọrịnt (2-4)

      • Taịtọs ji ozi dị mma bịa (5-7)

      • Mmadụ ichegharị, ihe ewutekwa ya otú Chineke chọrọ (8-16)

2 Ndị Kọrịnt 7:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “anụ ahụ́ na mmụọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 6:16
  • +Ro 12:1; 1Ti 1:5; 3:9; 1Jn 3:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 40

    Teta!,

    nke 3 2019, p. 4-5

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 93-95

    Ụlọ Nche,

    11/1/2006, p. 26

    8/1/1997, p. 5-7

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 45-48

    Ezi Udo, p. 160

2 Ndị Kọrịnt 7:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:10; 2Kọ 6:12, 13
  • +Ọrụ 20:33, 34; 2Kọ 12:17

2 Ndị Kọrịnt 7:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 2:17; Faị 7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 15

2 Ndị Kọrịnt 7:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “anụ ahụ́ anyị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 23

    11/15/1998, p. 30

    11/1/1996, p. 11-12

    7/15/1992, p. 19

2 Ndị Kọrịnt 7:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 166

    Ụlọ Nche,

    11/15/1998, p. 30

    11/1/1996, p. 11-12

    3/1/1990, p. 5

2 Ndị Kọrịnt 7:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 166

    Ụlọ Nche,

    11/15/1998, p. 30

2 Ndị Kọrịnt 7:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 2:4

2 Ndị Kọrịnt 7:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 32:5; 1Jn 1:9

2 Ndị Kọrịnt 7:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 3:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/1997, p. 14

2 Ndị Kọrịnt 7:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 5:5

2 Ndị Kọrịnt 7:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 2:9; Hib 13:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1998, p. 30

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 7:12Kọ 6:16
2 Kọr. 7:1Ro 12:1; 1Ti 1:5; 3:9; 1Jn 3:3
2 Kọr. 7:2Ro 12:10; 2Kọ 6:12, 13
2 Kọr. 7:2Ọrụ 20:33, 34; 2Kọ 12:17
2 Kọr. 7:4Fil 2:17; Faị 7
2 Kọr. 7:5Ọrụ 20:1
2 Kọr. 7:62Kọ 1:3, 4
2 Kọr. 7:82Kọ 2:4
2 Kọr. 7:10Ọm 32:5; 1Jn 1:9
2 Kọr. 7:11Mt 3:8
2 Kọr. 7:121Kọ 5:5
2 Kọr. 7:152Kọ 2:9; Hib 13:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 7:1-16

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

7 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe e kwere anyị nkwa ndị a,+ ka anyị sachapụ ihe niile na-emerụ ahụ́ anyị na obi anyị.*+ Ọ bụrụ na anyị emee ya, anyị ga-adịkwu nsọ ka anyị na-atụ egwu Chineke.

2 Jirinụ obi unu niile hụ anyị n’anya.+ Ọ dịghị onye anyị mejọrọ. Ọ dịghị onye anyị merụrụ, ọ dịghịkwa onye anyị ghọgburu.+ 3 Anaghị m ekwu ihe a iji katọọ unu. N’ihi na ekwubuola m na unu dị anyị n’obi, ma n’ọnwụ ma ná ndụ. 4 Ọnụ na-aka m nnọọ ma m na-agwa unu okwu. Eji m unu anya isi. A kasiela m nnọọ obi. Obi bụ m sọ aṅụrị n’ahụ́ niile a na-emekpa anyị.+

5 N’eziokwu, mgbe anyị rutere Masedonia,+ anyị* ezughị ike ọ bụla. Ndị mmadụ nọ na-emegide anyị, anyị nọkwa na-echegbu onwe anyị maka ọgbakọ dị iche iche. 6 Ma, Chineke, onye na-akasi ndị e wedara n’ala obi,+ ji Taịtọs kasie anyị obi mgbe ọ bịara hụ anyị. 7 Ma ọ bụghị naanị na ọ bịara kasie anyị obi, kamakwa obi unu kasiri ya kasikwara anyị obi. Ọ kọkwaara anyị otú ịhụ m si agụsi unu ike, otú unu si na-enwe mwute, nakwa otú unu si na-eche gbasara m. Nke a mere ka m nwekwuo aṅụrị.

8 N’ihi ya, ọ bụrụgodị na akwụkwọ ozi m wutere unu,+ anaghị m akwa ụta. Obi adịghị m mma na mbụ na m mere ihe wutere unu. (Ma ama m na mwute akwụkwọ ozi ahụ wutere unu adịteghị aka.) 9 M na-aṅụrị ọṅụ ugbu a, ọ bụghị naanị maka na o wutere unu, kama maka na o wutere unu, unu echegharịa. O wutere unu otú Chineke si chọọ, ọ bụkwa ya mere na ihe anyị gwara unu akpaghị unu aka ọjọọ. 10 N’ihi na ọ bụrụ na ihe na-ewute anyị otú Chineke si chọọ, ọ na-eme ka anyị chegharịa, meekwa ka a zọpụta anyị, anyị agaghịkwa akwa ụta.+ Ma, anyị ga-anwụ ma ọ bụrụ na ihe na-ewute anyị otú o si ewute ndị ụwa. 11 O doro anya na ihe a wutere unu otú Chineke chọrọ. Ọ bụ ya mere unu ji gbaa ezigbo mbọ mee ihe dị mma. Unu mere ka a ghara ịkpọ unu aha ọjọọ. Ihe ọjọọ unu mere wutere unu. Unu tụrụ egwu Chineke. Ọ gụrụ unu agụụ ichegharị. Unu ji obi unu na-ejere Chineke ozi, unu mezikwara ihe unu mejọrọ.+ Unu mere ihe niile otú kwesịrị ekwesị iji hụ na unu doziri nsogbu a. 12 Ihe mere m ji detara unu akwụkwọ abụghị maka onye ahụ mere ihe ọjọọ,+ ọ bụghịkwa maka onye e mejọrọ, kama ọ bụ ka m mara ma ùnu ga-egosi n’eziokwu n’anya Chineke na unu chọrọ ime ihe anyị gwara unu. 13 Ihe unu mere kasiri anyị obi.

Ma, e wezụga obi a kasiri anyị, ihe ka mee ka obi dị anyị ụtọ bụ ọṅụ Taịtọs nwere, n’ihi na unu niile gbara ya ume. 14 Ọ bụrụ na m ji unu nyaara Taịtọs isi, ọ bụghị n’efu. Isi anyị nyaara ya ziri ezi, otú ahụ ihe niile anyị gwara unu bụ eziokwu. 15 Otú o si hụ unu n’anya ugbu a enweghị atụ n’ihi na ọ na-echeta otú unu si rubere ya isi+ ma kwanyere ya ùgwù wee nabata ya. 16 M na-enwe aṅụrị maka na obi siri m ike na unu ga na-eme ihe ziri ezi mgbe niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya