- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
1 NDỊ KỌRỊNT
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ekele (1-3)
Pọl kelere Chineke maka ndị Kọrịnt (4-9)
Pọl gbara ndị Kọrịnt ume ka ha dịrị n’otu (10-17)
Kraịst gosiri ike na amamihe Chineke (18-25)
Jiri naanị Jehova na-anya isi (26-31)
2
Ozi ọma Pọl zisara na Kọrịnt (1-5)
Amamihe Chineke enweghị atụ (6-10)
Onye mmụọ nsọ na-edu na onye anụ ahụ́ na-achị (11-16)
3
Anụ ahụ́ ka na-achị ndị Kọrịnt (1-4)
Chineke na-eme ka o too (5-9)
Jiri ihe ọkụ na-enweghị ike ịgba na-arụ ụlọ (10-15)
Unu bụ ụlọ nsọ Chineke (16, 17)
Amamihe ụwa a bụ ihe nzuzu n’anya Chineke (18-23)
4
Onye na-elekọta ụlọ kwesịrị ịna-arụ ọrụ ya nke ọma (1-5)
Ndị na-ejere Kraịst ozi na-adị umeala n’obi (6-13)
Pọl na-elekọta ndị o ziri ozi ọma, bụ́ ndị o weere ka ụmụ ya (14-21)
5
Otu nwanna kwara iko (1-5)
Ntakịrị ihe na-eko achịcha na-eme ka ntụ ọka niile a gwakọtara koo (6-8)
A ga-ekewapụ nwoke ọjọọ ahụ n’ọgbakọ (9-13)
6
Ụmụnna na-akpụpụ ibe ha ụlọikpe (1-8)
Ndị na-agaghị eketa Alaeze Chineke (9-11)
Jirinụ ahụ́ unu na-eto Chineke (12-20)
7
Ọdụ Pọl dụrụ ma ndị lụrụ di ma ndị lụrụ nwunye ma ndị na-alụghị (1-16)
Onye ọ bụla nọrọ otú ọ nọ tupu a kpọọ ya (17-24)
Ndị na-alụghị di na ndị na-alụghị nwunye nakwa ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ (25-40)
8
9
10
Ihe anyị kwesịrị ịmụta n’ihe ọjọọ ndị Izrel mere (1-13)
Gbaaranụ ikpere arụsị ọsọ (14-22)
Mmadụ ime ihe iwu na-egbochighị ya ime nakwa ichebara ndị ọzọ echiche (23-33)
11
12
13
14
15
A kpọlitere Kraịst n’ọnwụ (1-11)
Okwukwe anyị hiwere isi ná mkpọlite a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ (12-19)
Mkpọlite a kpọlitere Kraịst n’ọnwụ gosiri na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ (20-34)
Ahụ́ nkịtị na ahụ́ mmụọ (35-49)
Ahụ́ na-anaghị anwụ anwụ na ahụ́ na-anaghị ere ure (50-57)
Ọtụtụ ihe a ga-arụ n’ọrụ Onyenwe anyị (58)
16
Ịnakọta onyinye a ga-ezigara Ndị Kraịst nọ na Jeruselem (1-4)
Otú Pọl ga-esi gaa ebe ndị ọ chọrọ ịga (5-9)
Ebe a chọrọ ka Timoti na Apọlọs gaa (10-12)
Agbamume na ekele (13-24)