Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • nwt p. 1778-1779
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Hibru

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Hibru
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Mere Ofufe Ndị Kraịst Ji Dị Elu Karị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Hibru

NDỊ HIBRU

IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A

  • 1

    • Chineke si n’ọnụ Ọkpara ya gwa anyị okwu (1-4)

    • Ọkpara Chineke karịrị ndị mmụọ ozi (5-14)

  • 2

    • Ka anyị na-echebara ihe anyị nụrụ echiche karịa otú anyị na-eme (1-4)

    • E mere ka ihe niile nọrọ n’okpuru Jizọs (5-9)

    • Jizọs na ụmụnna ya (10-18)

      • Nnukwu Onye Ndú e si n’aka ya zọpụta ha (10)

      • Nnukwu onye nchụàjà nke dị obi ebere (17)

  • 3

    • Jizọs karịrị Mosis (1-6)

      • Onye rụrụ ihe niile bụ Chineke (4)

    • Ndụmọdụ e nyere gbasara enweghị okwukwe (7-19)

      • “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya” (7, 15)

  • 4

    • Ndị nnupụisi esoghị Chineke zuo ike (1-10)

    • Gbalịsie ike ka i soro Chineke zuo ike (11-13)

      • Okwu Chineke dị ndụ (12)

    • Jizọs bụ nnukwu onye nchụàjà (14-16)

  • 5

    • Jizọs karịrị ụmụ mmadụ bụ́ nnukwu ndị nchụàjà (1-10)

      • Nnukwu onye nchụàjà dị ka Melkizedek (6, 10)

      • O si n’ahụhụ ọ tara mụta irube isi (8)

      • A ga-esi n’aka ya zọpụta ndị mmadụ ruo ebighị ebi (9)

    • Anyị ekwesịghị ịnọgide na-aṅụ mmiri ara (11-14)

  • 6

    • Ka anyị na-eme nke ọma ruo mgbe anyị tozuru etozu (1-3)

    • Ndị na-adapụ n’okwukwe na-akpọgide Jizọs n’osisi ọzọ (4-8)

    • Ka obi sie unu ike na unu ga-enweta ihe unu na-atụ anya ya (9-12)

    • Anyị ji n’aka na Chineke ga-emezu nkwa ya (13-20)

      • Nkwa Chineke na iyi ọ ṅụrụ anaghị agbanwe agbanwe (17, 18)

  • 7

    • Melkizedek bụ eze na onye nchụàjà pụrụ iche (1-10)

    • Kraịst bụ onye nchụàjà karịrị ndị nchụàjà ndị ọzọ (11-28)

      • Kraịst ga-azọpụtali ndị na-abịakwute Chineke (25)

  • 8

    • Ụlọikwuu nọchiri anya ihe ndị dị n’eluigwe (1-6)

    • Ọgbụgba ndụ ọhụrụ na nke ochie (7-13)

  • 9

    • Ozi dị nsọ a na-eje n’ụlọikwuu n’ụwa (1-10)

    • Kraịst ji ọbara ya banye n’eluigwe (11-28)

      • Onye ogbugbo nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ (15)

  • 10

    • Ọbara anụmanụ enweghị ike iwepụ mmehie (1-4)

      • E nwere ihe Iwu ahụ nọchiri anya ya (1)

    • Kraịst chụrụ àjà naanị otu ugboro (5-18)

    • Ụzọ ọhụrụ nke na-eduba ná ndụ (19-25)

      • Ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị (24, 25)

    • Anyị ekwesịghị ịkpachara anya na-eme mmehie (26-31)

    • Obi ike na okwukwe ga-eme ka anyị tachie obi (32-39)

  • 11

    • Ihe okwukwe pụtara (1, 2)

    • Ndị nwere okwukwe (3-40)

      • Onye na-enweghị okwukwe agaghị emeli ihe dị Chineke mma (6)

  • 12

    • Jizọs bụ Nnukwu Onye Ndú nke okwukwe anyị (1-3)

      • Oké ìgwè ndị àmà (1)

    • Eledala ịdọ aka ná ntị Jehova anya (4-11)

    • Na-emenụ ka ụzọ unu na-aga na ya kwụrụ ọtọ (12-17)

    • Unu bịara Jeruselem nke eluigwe nso (18-29)

  • 13

    • Okwu agbamume na ekele (1-25)

      • Unu echefula ịna-ele ndị ọzọ ọbịa (2)

      • Ka a kwanyere alụmdi na nwunye ùgwù (4)

      • Na-eruberenụ ndị na-eduzi unu isi (7, 17)

      • Na-achụrụ Chineke àjà otuto (15, 16)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya